4 Ma onye nchụàjà ahụ zara Devid, sị: “Ọ dịghị achịcha nkịtị m nwere, kama e nwere achịcha dị nsọ;+ ọ bụrụhaala na ụmụ okorobịa ahụ emetụghị nwaanyị aka.”+
26 Ọ̀ bụ na ọ banyeghị n’ụlọ Chineke, dị ka e dere n’ihe ndekọ banyere Abayata+ bụ́ onyeisi nchụàjà, ma rie achịcha e chere n’ihu Chineke,+ bụ́ nke iwu na-akwadoghị+ ka onye ọ bụla rie ma e wezụga ndị nchụàjà, o nyekwara ndị ya na ha so?”+