Ọpụpụ 25:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ị ga na-edebe achịcha a na-eche n’ihu m n’elu tebụl ahụ mgbe niile.+ Ọpụpụ 29:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Erọn na ụmụ ya ndị ikom ga-eri+ anụ ebule ahụ na achịcha ahụ dị n’ime nkata ahụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute. Levitikọs 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ ga-aghọ nke Erọn na ụmụ ya,+ ha ga-eri ya n’ebe dị nsọ,+ n’ihi na ọ bụ ihe kasị nsọ nye ya nke si n’àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, ka ọ bụrụ ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.”
32 Erọn na ụmụ ya ndị ikom ga-eri+ anụ ebule ahụ na achịcha ahụ dị n’ime nkata ahụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.
9 Ọ ga-aghọ nke Erọn na ụmụ ya,+ ha ga-eri ya n’ebe dị nsọ,+ n’ihi na ọ bụ ihe kasị nsọ nye ya nke si n’àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, ka ọ bụrụ ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.”