Ndị Rom 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ugbu a, a tọpụwo anyị n’Iwu ahụ,+ n’ihi na anyị anwụwo+ n’ebe ihe ahụ dị, nke e sitere na ya jidesie anyị ike, ka anyị wee bụrụ ndị ohu+ n’ụzọ ọhụrụ site na mmụọ nsọ,+ ọ bụghịkwa n’ụzọ ochie site n’iwu ahụ e dere ede.+
6 Ma ugbu a, a tọpụwo anyị n’Iwu ahụ,+ n’ihi na anyị anwụwo+ n’ebe ihe ahụ dị, nke e sitere na ya jidesie anyị ike, ka anyị wee bụrụ ndị ohu+ n’ụzọ ọhụrụ site na mmụọ nsọ,+ ọ bụghịkwa n’ụzọ ochie site n’iwu ahụ e dere ede.+