Luk 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ahụ esi n’ime ụlọ zaa, sị, ‘Kwụsị inye m nsogbu.+ Akpọchiela m ụzọ, mụ na ụmụntakịrị m edinarawokwa n’ihe ndina; apụghị m ibili nye gị ihe ọ bụla.’
7 Onye ahụ esi n’ime ụlọ zaa, sị, ‘Kwụsị inye m nsogbu.+ Akpọchiela m ụzọ, mụ na ụmụntakịrị m edinarawokwa n’ihe ndina; apụghị m ibili nye gị ihe ọ bụla.’