Matiu 20:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma, lee! Mgbe ndị ìsì abụọ ndị nọ ọdụ n’akụkụ okporo ụzọ nụrụ na ọ bụ Jizọs na-agafe, ha tiri mkpu, sị: “Onyenwe anyị, meere anyị ebere, Nwa Devid!”+ Luk 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha wee tie mkpu, sị: “Jizọs, Onye Ozizi, meere anyị ebere!”+
30 Ma, lee! Mgbe ndị ìsì abụọ ndị nọ ọdụ n’akụkụ okporo ụzọ nụrụ na ọ bụ Jizọs na-agafe, ha tiri mkpu, sị: “Onyenwe anyị, meere anyị ebere, Nwa Devid!”+