Matiu 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ hụrụ ihe ịtụnanya ndị o mere+ nakwa ụmụ okoro ndị na-eti mkpu n’ụlọ nsọ, sị: “Biko, zọpụta+ Nwa Devid!”+ iwe were ha, Jọn 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, ndị Farisii+ kwuru n’etiti onwe ha, sị: “Unu ahụla na ọ dịghị ebe unu ji azụ aga. Lee! Ụwa dum esorola ya.”+
15 Mgbe ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ hụrụ ihe ịtụnanya ndị o mere+ nakwa ụmụ okoro ndị na-eti mkpu n’ụlọ nsọ, sị: “Biko, zọpụta+ Nwa Devid!”+ iwe were ha,
19 Ya mere, ndị Farisii+ kwuru n’etiti onwe ha, sị: “Unu ahụla na ọ dịghị ebe unu ji azụ aga. Lee! Ụwa dum esorola ya.”+