Matiu 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe o ruru n’ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye niile nke ndị Juu gbaara Jizọs izu ka ha gbuo ya.+ Mak 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ozugbo o ruru n’isi ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye na ndị odeakwụkwọ, ya bụ, Sanhedrin dum, gbara izu.+ Ha wee kee Jizọs agbụ ma kpụrụ ya pụọ wee nyefee ya n’aka Paịlet.+
27 Mgbe o ruru n’ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye niile nke ndị Juu gbaara Jizọs izu ka ha gbuo ya.+
15 Ozugbo o ruru n’isi ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye na ndị odeakwụkwọ, ya bụ, Sanhedrin dum, gbara izu.+ Ha wee kee Jizọs agbụ ma kpụrụ ya pụọ wee nyefee ya n’aka Paịlet.+