Matiu 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ugbu a, Jizọs guzo n’ihu gọvanọ; gọvanọ ahụ wee jụọ ya, sị: “Ị̀ bụ eze ndị Juu?”+ Jizọs zara ya, sị: “Ọ bụ gị kwuru ya.”+ Mak 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Paịlet wee jụọ ya, sị: “Ị̀ bụ eze+ ndị Juu?” Ọ zara ya, sị: “Ọ bụ gị kwuru ya.”+
11 Ma ugbu a, Jizọs guzo n’ihu gọvanọ; gọvanọ ahụ wee jụọ ya, sị: “Ị̀ bụ eze ndị Juu?”+ Jizọs zara ya, sị: “Ọ bụ gị kwuru ya.”+