Abụ Ọma 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị eze ụwa eguzorokwa,+Ndị isi ezukọtawokwa dị ka otu onye+Imegide Jehova+ na imegide onye o tere mmanụ,+ Jọn 18:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ya mere, Paịlet banyere ọzọ n’obí gọvanọ wee kpọọ Jizọs, sị ya: “Ị̀ bụ eze ndị Juu?”+
2 Ndị eze ụwa eguzorokwa,+Ndị isi ezukọtawokwa dị ka otu onye+Imegide Jehova+ na imegide onye o tere mmanụ,+ Jọn 18:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ya mere, Paịlet banyere ọzọ n’obí gọvanọ wee kpọọ Jizọs, sị ya: “Ị̀ bụ eze ndị Juu?”+