Mak 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Paịlet wee hapụrụ ha Barabas n’ihi na ọ chọrọ ime ihe ìgwè mmadụ ahụ kwuru.+ Mgbe ọ pịasịrị Jizọs ụtarị, o nyefere ya n’aka ha ka a kpọgide ya n’osisi.+ Jọn 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, n’oge ahụ, o nyefere ya n’aka ha ka a kpọgide ya n’osisi.+ Ha wee kpọrọ Jizọs.
15 Paịlet wee hapụrụ ha Barabas n’ihi na ọ chọrọ ime ihe ìgwè mmadụ ahụ kwuru.+ Mgbe ọ pịasịrị Jizọs ụtarị, o nyefere ya n’aka ha ka a kpọgide ya n’osisi.+