Ndị Ikpe 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwaanyị ahụ wee gaa gwa di ya, sị: “Ọ dị otu onye nke ezi Chineke bịakwutere m, o yiri mmụọ ozi nke ezi Chineke,+ ọ dị egwu+ n’ile anya. Ma ajụghị m ya ebe o si bịa, ọ gwaghịkwanụ m aha ya.+ Matiu 28:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma mmụọ ozi+ ahụ gwara ndị inyom ahụ, sị: “Unu atụla egwu, n’ihi na m maara na unu na-achọ Jizọs,+ onye a kpọgidere n’osisi. Ọrụ Ndịozi 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe ha nọkwa na-ele anya na mbara igwe ka ọ na-aga,+ lee! ụmụ nwoke abụọ ndị yi uwe ọcha+ guzoro ha n’akụkụ,
6 Nwaanyị ahụ wee gaa gwa di ya, sị: “Ọ dị otu onye nke ezi Chineke bịakwutere m, o yiri mmụọ ozi nke ezi Chineke,+ ọ dị egwu+ n’ile anya. Ma ajụghị m ya ebe o si bịa, ọ gwaghịkwanụ m aha ya.+
5 Ma mmụọ ozi+ ahụ gwara ndị inyom ahụ, sị: “Unu atụla egwu, n’ihi na m maara na unu na-achọ Jizọs,+ onye a kpọgidere n’osisi.
10 Mgbe ha nọkwa na-ele anya na mbara igwe ka ọ na-aga,+ lee! ụmụ nwoke abụọ ndị yi uwe ọcha+ guzoro ha n’akụkụ,