Ọrụ Ndịozi 2:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ma mgbe ha nụrụ nke a, ọ dụrụ ha adụ n’obi,+ ha wee gwa Pita na ndịozi ndị ọzọ, sị: “Ụmụnna anyị, gịnị ka anyị ga-eme?”+ Ọrụ Ndịozi 16:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 O wee kpọpụta ha èzí, sị: “Ndị nwe m, gịnị ka m ga-eme+ ka e wee zọpụta m?”
37 Ma mgbe ha nụrụ nke a, ọ dụrụ ha adụ n’obi,+ ha wee gwa Pita na ndịozi ndị ọzọ, sị: “Ụmụnna anyị, gịnị ka anyị ga-eme?”+