Ọpụpụ 40:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị ga-edebe ebe ịchụàjà ahụ e ji ọlaedo rụọ maka ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’ihu igbe ihe àmà ahụ, gebichiekwa ákwà ngebichi nke ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ.+
5 Ị ga-edebe ebe ịchụàjà ahụ e ji ọlaedo rụọ maka ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’ihu igbe ihe àmà ahụ, gebichiekwa ákwà ngebichi nke ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ.+