Matiu 13:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Ya mere, ha malitere ịsụ ngọngọ n’ihi ya.+ Ma Jizọs sịrị ha: “A na-enye onye amụma nsọpụrụ ma e wezụga n’obodo a mụrụ ya nakwa n’ụlọ ya.”+ Mak 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Jizọs gara n’ihu ịgwa ha, sị: “A na-enye onye amụma nsọpụrụ ma e wezụga n’obodo a mụrụ ya+ nakwa n’etiti ndị ikwu ya nakwa n’ụlọ nke ya.”+ Jọn 4:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Otú ọ dị, Jizọs n’onwe ya gbara àmà na onye amụma adịghị enwe nsọpụrụ n’obodo nke ya.+
57 Ya mere, ha malitere ịsụ ngọngọ n’ihi ya.+ Ma Jizọs sịrị ha: “A na-enye onye amụma nsọpụrụ ma e wezụga n’obodo a mụrụ ya nakwa n’ụlọ ya.”+
4 Ma Jizọs gara n’ihu ịgwa ha, sị: “A na-enye onye amụma nsọpụrụ ma e wezụga n’obodo a mụrụ ya+ nakwa n’etiti ndị ikwu ya nakwa n’ụlọ nke ya.”+