Matiu 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe o sikwa ebe ahụ gakwuo n’ihu, ọ hụrụ mmadụ abụọ ọzọ+ bụ́ ụmụnne, Jems nwa Zebedi+ na Jọn nwanne ya, ka ha na Zebedi nna ha nọ n’ụgbọ mmiri na-edozi ụgbụ ha, o wee kpọọ ha. Mak 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ọ gatụkwuru ihu, ọ hụrụ Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne ya, ka ha nọ n’ụgbọ mmiri ha na-edozi ụgbụ ha;+
21 Mgbe o sikwa ebe ahụ gakwuo n’ihu, ọ hụrụ mmadụ abụọ ọzọ+ bụ́ ụmụnne, Jems nwa Zebedi+ na Jọn nwanne ya, ka ha na Zebedi nna ha nọ n’ụgbọ mmiri na-edozi ụgbụ ha, o wee kpọọ ha.
19 Mgbe ọ gatụkwuru ihu, ọ hụrụ Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne ya, ka ha nọ n’ụgbọ mmiri ha na-edozi ụgbụ ha;+