Matiu 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee sị ha: “Ònye n’ime unu nke nwere otu atụrụ bụ onye na-agaghị ejide ya dọpụta ya,+ ma ọ bụrụ na atụrụ ahụ adaba n’olulu+ n’ụbọchị izu ike? Jọn 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụrụ na e bie mmadụ úgwù n’ụbọchị izu ike ka e wee ghara ịda iwu Mozis, ùnu na-eweso m iwe dị ọkụ n’ihi na e nwere onye m mere ka ahụ́ dịchaa mma n’ụbọchị izu ike?+
11 O wee sị ha: “Ònye n’ime unu nke nwere otu atụrụ bụ onye na-agaghị ejide ya dọpụta ya,+ ma ọ bụrụ na atụrụ ahụ adaba n’olulu+ n’ụbọchị izu ike?
23 Ọ bụrụ na e bie mmadụ úgwù n’ụbọchị izu ike ka e wee ghara ịda iwu Mozis, ùnu na-eweso m iwe dị ọkụ n’ihi na e nwere onye m mere ka ahụ́ dịchaa mma n’ụbọchị izu ike?+