Matiu 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Ọ bụghị onye ọ bụla nke na-asị m, ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,’ ga-aba n’alaeze eluigwe, kama ọ bụ onye na-eme+ uche Nna m nke nọ n’eluigwe ga-aba na ya.+ Matiu 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ikpeazụ, ndị fọdụrụ n’ime ụmụ agbọghọ ahụ na-amaghị nwoke bịakwara, sị, ‘Nna anyị ukwu, nna anyị ukwu, megheere anyị ụzọ!’+ Luk 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Gbalịsienụ ike+ ka unu si n’ọnụ ụzọ dị warara banye,+ n’ihi na ana m asị unu, ọtụtụ ndị ga-achọ ịbanye ma ha agaghị enwe ike,+ Ndị Rom 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ọ bụghị ndị na-anụ iwu bụ ndị ezi omume n’ihu Chineke, kama ọ bụ ndị na-edebe iwu+ ka a ga-akpọ ndị ezi omume.+ Jems 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma, bụrụnụ ndị na-eme okwu Chineke,+ unu abụla ndị na-anụ naanị ọnụnụ, ndị ji echiche ụgha na-aghọgbu onwe ha.+
21 “Ọ bụghị onye ọ bụla nke na-asị m, ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,’ ga-aba n’alaeze eluigwe, kama ọ bụ onye na-eme+ uche Nna m nke nọ n’eluigwe ga-aba na ya.+
11 N’ikpeazụ, ndị fọdụrụ n’ime ụmụ agbọghọ ahụ na-amaghị nwoke bịakwara, sị, ‘Nna anyị ukwu, nna anyị ukwu, megheere anyị ụzọ!’+
24 “Gbalịsienụ ike+ ka unu si n’ọnụ ụzọ dị warara banye,+ n’ihi na ana m asị unu, ọtụtụ ndị ga-achọ ịbanye ma ha agaghị enwe ike,+
13 N’ihi na ọ bụghị ndị na-anụ iwu bụ ndị ezi omume n’ihu Chineke, kama ọ bụ ndị na-edebe iwu+ ka a ga-akpọ ndị ezi omume.+
22 Ma, bụrụnụ ndị na-eme okwu Chineke,+ unu abụla ndị na-anụ naanị ọnụnụ, ndị ji echiche ụgha na-aghọgbu onwe ha.+