19 Nwa nke mmadụ bịara na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ,+ ma ndị mmadụ na-asị, ‘Lee! Ọ bụ onye oké nri, nke na-aṅụkwa oké mmanya, enyi ndị ọnaụtụ na ndị mmehie.’+ Ka o sina dị, a na-egosi na amamihe ziri ezi site n’ọrụ ya.”+
30 Ya mere, ndị Farisii na ndị odeakwụkwọ ha malitere ịtamuru ndị na-eso ụzọ ya ntamu, na-asị: “Gịnị mere unu ji soro ndị ọnaụtụ na ndị mmehie na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ?”+