Luk 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka o rutere nso n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ, lee! e nwere onye nwụrụ anwụ+ a na-ebupụ, bụ́ nwa nwoke nne ya mụrụ naanị ya.+ E wezụga nke ahụ, ọ bụ nwaanyị di ya nwụrụ. Ìgwè mmadụ dị ukwuu ndị si n’obodo ahụ sokwa ya.
12 Ka o rutere nso n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ, lee! e nwere onye nwụrụ anwụ+ a na-ebupụ, bụ́ nwa nwoke nne ya mụrụ naanị ya.+ E wezụga nke ahụ, ọ bụ nwaanyị di ya nwụrụ. Ìgwè mmadụ dị ukwuu ndị si n’obodo ahụ sokwa ya.