Diuterọnọmi 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Òkè ọ ga-eri ga-aha ka nke ha,+ ma e wezụga ihe o nwetara ná ngwongwo nna nna ya hà o rere. 1 Ndị Kọrịnt 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime ndị na-ekweghị ekwe akpọọ unu òkù, unu achọọkwa ije, rienụ ihe ọ bụla e debere n’ihu unu,+ n’ajụghị ase ọ bụla maka akọ na uche unu.+ Ndị Galeshia 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka onye ọ bụla e jikwa ọnụ+ na-akụziri okwu Chineke na-enye onye ahụ ji ọnụ na-akụziri ya ihe+ dị otú ahụ ihe ọma niile.+
27 Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime ndị na-ekweghị ekwe akpọọ unu òkù, unu achọọkwa ije, rienụ ihe ọ bụla e debere n’ihu unu,+ n’ajụghị ase ọ bụla maka akọ na uche unu.+
6 Ka onye ọ bụla e jikwa ọnụ+ na-akụziri okwu Chineke na-enye onye ahụ ji ọnụ na-akụziri ya ihe+ dị otú ahụ ihe ọma niile.+