Matiu 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 unu ewerela obere akpa nri maka njem unu, unu achịrịla uwe ime abụọ, ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ, unu ewerekwala mkpara; n’ihi na onye ọrụ kwesịrị ka e nye ya nri.+ 1 Ndị Kọrịnt 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụrụ na anyị akụworo unu ihe ime mmụọ,+ ọ̀ bụ oké ihe ma ọ bụrụ na anyị ga-aghọrọ ihe anụ ahụ́ n’aka unu dị ka mkpụrụ?+ 1 Ndị Kọrịnt 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Otú a kwa ka Onyenwe anyị nyere iwu+ ka ndị na-ezisa ozi ọma na-adị ndụ site n’ozi ọma.+ 1 Timoti 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ sịrị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ”;+ ọ sịkwara: “Onye ọrụ kwesịrị ụgwọ ọrụ ya.”+
10 unu ewerela obere akpa nri maka njem unu, unu achịrịla uwe ime abụọ, ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ, unu ewerekwala mkpara; n’ihi na onye ọrụ kwesịrị ka e nye ya nri.+
11 Ọ bụrụ na anyị akụworo unu ihe ime mmụọ,+ ọ̀ bụ oké ihe ma ọ bụrụ na anyị ga-aghọrọ ihe anụ ahụ́ n’aka unu dị ka mkpụrụ?+
18 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ sịrị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ”;+ ọ sịkwara: “Onye ọrụ kwesịrị ụgwọ ọrụ ya.”+