Matiu 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu ewerela obere akpa nri maka njem unu, unu achịrịla uwe abụọ,* ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ, unu ewerekwala mkpara,+ n’ihi na e kwesịrị inye onye ọrụ nri.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:10 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 91 Ozi Alaeze,6/2013, p. 1 Ụlọ Nche,3/15/2011, p. 6
10 Unu ewerela obere akpa nri maka njem unu, unu achịrịla uwe abụọ,* ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ, unu ewerekwala mkpara,+ n’ihi na e kwesịrị inye onye ọrụ nri.+