Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 18:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Rienụ ya n’ebe ọ bụla, unu na ezinụlọ unu, n’ihi na ọ bụ ụgwọ ọrụ unu maka ozi unu na-eje n’ụlọikwuu nzute.+

  • Mak 6:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 O nyekwara ha iwu ka ha ghara iwere ihe ọ bụla maka njem ahụ ma e wezụga naanị mkpara, ka ha gharakwa iwere achịcha na obere akpa ihe oriri,+ ka ha gharakwa itinye ego n’obere akpa ego a na-eke n’úkwù,+

  • Luk 9:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 o wee sị ha: “Unu ewerela ihe ọ bụla maka njem a, unu ejila mkpara ma ọ bụ obere akpa, ma ọ bụ achịcha ma ọ bụ ego ọlaọcha; unu achịkwala uwe ime abụọ.+

  • Luk 10:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ya mere, nọrọnụ n’ụlọ ahụ,+ na-eri ihe ma na-aṅụ ihe ọṅụṅụ ndị ha nyere unu,+ n’ihi na onye ọrụ kwesịrị ụgwọ ọrụ ya.+ Unu esila n’otu ụlọ gafee n’ụlọ ọzọ.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 9:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Otú a kwa ka Onyenwe anyị nyere iwu+ ka ndị na-ezisa ozi ọma na-adị ndụ site n’ozi ọma.+

  • 1 Timoti 5:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ sịrị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ”;+ ọ sịkwara: “Onye ọrụ kwesịrị ụgwọ ọrụ ya.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya