Ilu 29:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye hụrụ amamihe n’anya na-eme ka nna ya ṅụrịa,+ ma onye ya na ndị akwụna na-akpakọrịta na-ebibi ihe ndị dị oké ọnụ ahịa.+ Luk 15:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma ozugbo nwa gị nwoke a+ nke ya na ụmụ nwaanyị akwụna+ richara ihe i ji biri lọtara, i gbuuru ya nwa oké ehi mara abụba.’+
3 Onye hụrụ amamihe n’anya na-eme ka nna ya ṅụrịa,+ ma onye ya na ndị akwụna na-akpakọrịta na-ebibi ihe ndị dị oké ọnụ ahịa.+
30 Ma ozugbo nwa gị nwoke a+ nke ya na ụmụ nwaanyị akwụna+ richara ihe i ji biri lọtara, i gbuuru ya nwa oké ehi mara abụba.’+