26 n’ihi na nwaanyị akwụna na-eme ka mmadụ daa ogbenye wee nwee naanị otu ogbe achịcha;+ ma nwunye nwoke ọzọ na-achụ nta mkpụrụ obi nke dị oké ọnụ ahịa.+
13 E mesịa, mgbe ụbọchị ole na ole gasịrị, nwa ya nwoke nke nta chịkọtara ihe niile gawa mba ọzọ nke dị anya. O mefusịrị ihe o nwere n’ebe ahụ site n’ibi ndụ ịla n’iyi.+