13 Unu enyefekwala akụkụ ahụ́ unu n’aka mmehie+ ka ọ bụrụ ngwá ọgụ nke ajọ omume,+ kama na-enyefenụ onwe unu n’aka Chineke dị ka ndị si ná ndị nwụrụ anwụ dị ndụ,+ na-enyefekwanụ akụkụ ahụ́ unu n’aka Chineke ka ọ bụrụ ngwá ọgụ+ nke ezi omume.
3“Degakwara mmụọ ozi+ nke ọgbakọ dị na Sadis akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka onye ahụ nke nwere mmụọ asaa+ nke Chineke na kpakpando asaa+ ahụ na-ekwu, ‘Amaara m ihe ndị ị na-eme, na i nwere aha na ị dị ndụ, ma ị nwụrụ anwụ.+