Jọn 8:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 unu ga-amarakwa eziokwu ahụ,+ eziokwu ahụ ga-emekwa ka unu nwere onwe unu.”+ 1 Jọn 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Anyị ga-eji ihe a mara na anyị sitere n’eziokwu ahụ,+ anyị ga-emekwa ka obi sie anyị ike n’ihu ya 1 Jọn 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị sitere na Chineke.+ Onye nwere ihe ọmụma banyere Chineke na-ege anyị ntị;+ onye na-esiteghị na Chineke adịghị ege anyị ntị.+ Ọ bụ otú a ka anyị si amata okwu si n’aka mmụọ, ma nke bụ́ eziokwu ma nke bụ́ njehie.+
6 Anyị sitere na Chineke.+ Onye nwere ihe ọmụma banyere Chineke na-ege anyị ntị;+ onye na-esiteghị na Chineke adịghị ege anyị ntị.+ Ọ bụ otú a ka anyị si amata okwu si n’aka mmụọ, ma nke bụ́ eziokwu ma nke bụ́ njehie.+