Abụ Ọma 51:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee! Ebu m njehie pụta mgbe a mụpụtara m site n’ihe mgbu,+Abụ m onye mmehie malite mgbe nne m tụụrụ ime m.+ Aịzaya 58:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 “Were oké olu tie mkpu; emechila ọnụ.+ Mee ka olu gị dasie ụda ike dị ka opi. Gwa ndị m nnupụisi ha,+ gwakwa ụlọ Jekọb mmehie ha.
5 Lee! Ebu m njehie pụta mgbe a mụpụtara m site n’ihe mgbu,+Abụ m onye mmehie malite mgbe nne m tụụrụ ime m.+
58 “Were oké olu tie mkpu; emechila ọnụ.+ Mee ka olu gị dasie ụda ike dị ka opi. Gwa ndị m nnupụisi ha,+ gwakwa ụlọ Jekọb mmehie ha.