9 Mgbe Jizọs sikwa ebe ahụ na-agafe, ọ hụrụ otu onye a na-akpọ Matiu ka ọ nọ ọdụ n’ụlọ a na-anakọta ụtụ isi, o wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+ O wee bilie, soro ya.+
4 Ndị a bụ ndị na-ejighị ụmụ nwaanyị merụọ onwe ha;+ n’eziokwu, ha bụ ndị na-amaghị nwaanyị.+ Ndị a bụ ndị na-eso Nwa Atụrụ ahụ n’agbanyeghị ebe ọ na-eje.+ E si n’etiti ụmụ mmadụ zụta+ ha dị ka mkpụrụ mbụ+ a zụtaara Chineke na Nwa Atụrụ ahụ,