Abụ Ọma 109:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mee ka onye ajọ omume bụrụ onyeisi ya,Ka onye na-eguzogide ya+ guzorokwa n’aka nri ya. Luk 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Setan banyere n’ime Judas, onye a na-akpọ Iskarịọt, onye a gụnyekọrọ n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ;+
3 Ma Setan banyere n’ime Judas, onye a na-akpọ Iskarịọt, onye a gụnyekọrọ n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ;+