Jọn 16:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ruo ugbu a, unu arịọbeghị otu mkpụrụ ihe n’aha m. Rịọnụ, unu ga-anatakwa, ka e wee mee ka ọṅụ unu zuo ezu.+ Jọn 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ugbu a, m na-abịakwute gị, m na-ekwukwa ihe ndị a n’ụwa ka ha wee nwee ọṅụ m n’ụzọ zuru ezu n’ime onwe ha.+ 1 Jọn 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, anyị na-edetara unu ihe ndị a ka ọṅụ anyị wee zuo ezu.+
24 Ruo ugbu a, unu arịọbeghị otu mkpụrụ ihe n’aha m. Rịọnụ, unu ga-anatakwa, ka e wee mee ka ọṅụ unu zuo ezu.+
13 Ma ugbu a, m na-abịakwute gị, m na-ekwukwa ihe ndị a n’ụwa ka ha wee nwee ọṅụ m n’ụzọ zuru ezu n’ime onwe ha.+