Jọn 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ihe ndị a ka m gwara unu, ka ọṅụ m wee dịrị n’ime unu, ka e wee mee ka ọṅụ unu zuo ezu.+ 1 Jọn 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, anyị na-edetara unu ihe ndị a ka ọṅụ anyị wee zuo ezu.+