17 O wee sị ya nke ugboro atọ: “Saịmọn nwa Jọn, ị̀ hụrụ m n’anya nke ukwuu?” O wee wute Pita na ọ jụrụ ya nke ugboro atọ, sị: “Ị̀ hụrụ m n’anya nke ukwuu?” O wee sị ya: “Onyenwe anyị, ị maara ihe niile;+ ị maara na m hụrụ gị n’anya nke ukwuu.” Jizọs wee sị ya: “Na-azụ ụmụ atụrụ m.+