Mak 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ozugbo Jizọs chọpụtara ná mmụọ ya na ọ bụ ihe dị otú ahụ ka ha na-atụgharị n’uche n’ime onwe ha, ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-atụgharị ihe ndị a n’obi unu?+ Jọn 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma Jizọs enyefeghị+ ha onwe ya n’ihi na ọ maara ha niile Jọn 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 nakwa n’ihi na ọ dịghị ya mkpa ka onye ọ bụla gbaara ya àmà banyere mmadụ, n’ihi na ya onwe ya maara ihe dị n’ime mmadụ.+ Jọn 16:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Anyị maara ugbu a na ị maara ihe niile,+ ọ dịghịkwa mkpa ka onye ọ bụla jụọ gị ajụjụ.+ Anyị ji nke a kwere na i si n’ebe Chineke nọ bịa.”+
8 Ma ozugbo Jizọs chọpụtara ná mmụọ ya na ọ bụ ihe dị otú ahụ ka ha na-atụgharị n’uche n’ime onwe ha, ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-atụgharị ihe ndị a n’obi unu?+
25 nakwa n’ihi na ọ dịghị ya mkpa ka onye ọ bụla gbaara ya àmà banyere mmadụ, n’ihi na ya onwe ya maara ihe dị n’ime mmadụ.+
30 Anyị maara ugbu a na ị maara ihe niile,+ ọ dịghịkwa mkpa ka onye ọ bụla jụọ gị ajụjụ.+ Anyị ji nke a kwere na i si n’ebe Chineke nọ bịa.”+