Abụ Ọma 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+ Matiu 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ebe Jizọs maara ihe ha na-eche,+ ọ sịrị: “Gịnị mere unu ji na-eche ihe dị njọ n’obi unu?+ Luk 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Otú ọ dị, ọ maara ihe ha na-atụgharị n’uche,+ ma ọ gwara nwoke ahụ aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ, sị: “Bilie guzoro n’etiti.” O wee bilie guzoro ọtọ.+ Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+ Mkpughe 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-ejikwa ihe otiti na-akpata ọnwụ gbuo ụmụ ya, ka ọgbakọ niile wee mara na ọ bụ m na-enyocha akụrụ na obi, m ga-akwụkwa unu ụgwọ n’otu n’otu dị ka omume unu si dị.+
9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+
8 Otú ọ dị, ọ maara ihe ha na-atụgharị n’uche,+ ma ọ gwara nwoke ahụ aka ya kpọnwụrụ akpọnwụ, sị: “Bilie guzoro n’etiti.” O wee bilie guzoro ọtọ.+
13 Ọ dịghịkwa ihe e kere eke nke na-apụtaghị ìhè n’anya ya,+ ma ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
23 M ga-ejikwa ihe otiti na-akpata ọnwụ gbuo ụmụ ya, ka ọgbakọ niile wee mara na ọ bụ m na-enyocha akụrụ na obi, m ga-akwụkwa unu ụgwọ n’otu n’otu dị ka omume unu si dị.+