Ọrụ Ndịozi 2:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Egwu wee malite ịtụ mkpụrụ obi ọ bụla. Ndịozi malitekwara ime ọtụtụ ihe ebube na ihe ịrịba ama.+ Ọrụ Ndịozi 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe ọ nụrụ okwu ndị a, Ananayas dara n’ala ma kubie ume.+ Oké egwu+ wee jide ndị niile nụrụ ya.