Aịzaya 60:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Onye nta ga-aghọ otu puku mmadụ, onye kasị nta ga-aghọkwa mba dị ike.+ Mụ onwe m, Jehova, ga-eme ka o mezuo ọsọ ọsọ n’oge ya.”+ Ọrụ Ndịozi 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, ọtụtụ n’ime ndị gere ntị n’okwu ahụ kweere,+ ọnụ ọgụgụ ndị ahụ wee dị ihe dị ka puku mmadụ ise.+ Ọrụ Ndịozi 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A nọkwa na-enwekwu ndị kwere n’Onyenwe anyị, bụ́ ìgwè mmadụ nke gụnyere ma ndị ikom ma ndị inyom;+
22 Onye nta ga-aghọ otu puku mmadụ, onye kasị nta ga-aghọkwa mba dị ike.+ Mụ onwe m, Jehova, ga-eme ka o mezuo ọsọ ọsọ n’oge ya.”+
4 Otú ọ dị, ọtụtụ n’ime ndị gere ntị n’okwu ahụ kweere,+ ọnụ ọgụgụ ndị ahụ wee dị ihe dị ka puku mmadụ ise.+
14 A nọkwa na-enwekwu ndị kwere n’Onyenwe anyị, bụ́ ìgwè mmadụ nke gụnyere ma ndị ikom ma ndị inyom;+