Luk 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Paịlet wee gwa ndị isi nchụàjà na ìgwè mmadụ ahụ, sị: “Ahụghị m ihe ọjọọ ọ bụla nwoke a mere.”+ Ọrụ Ndịozi 25:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma achọpụtara m na o meghị ihe ọ bụla nke kwesịrị ọnwụ.+ Ya mere, mgbe nwoke a kpọkuru+ Onye Ukwu, ekpebiri m iziga ya.
25 Ma achọpụtara m na o meghị ihe ọ bụla nke kwesịrị ọnwụ.+ Ya mere, mgbe nwoke a kpọkuru+ Onye Ukwu, ekpebiri m iziga ya.