Ọrụ Ndịozi 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Achọpụtara m na e boro ya ebubo banyere okwu ndị metụtara Iwu ha,+ ma ọ dịghị otu ihe nke kwesịrị ọnwụ ma ọ bụ agbụ nke e boro ya ebubo ya.+ Ọrụ Ndịozi 26:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma ka ha na-apụ, ha malitere ịgwa ibe ha, sị: “Ọ dịghị ihe nwoke a na-eme kwesịrị a ga-eji gbuo+ ya ma ọ bụ kee ya agbụ.”
29 Achọpụtara m na e boro ya ebubo banyere okwu ndị metụtara Iwu ha,+ ma ọ dịghị otu ihe nke kwesịrị ọnwụ ma ọ bụ agbụ nke e boro ya ebubo ya.+
31 Ma ka ha na-apụ, ha malitere ịgwa ibe ha, sị: “Ọ dịghị ihe nwoke a na-eme kwesịrị a ga-eji gbuo+ ya ma ọ bụ kee ya agbụ.”