Ọrụ Ndịozi 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Achọpụtara m na e boro ya ebubo banyere okwu ndị metụtara Iwu ha,+ ma ọ dịghị otu ihe nke kwesịrị ọnwụ ma ọ bụ agbụ nke e boro ya ebubo ya.+ Ọrụ Ndịozi 25:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma achọpụtara m na o meghị ihe ọ bụla nke kwesịrị ọnwụ.+ Ya mere, mgbe nwoke a kpọkuru+ Onye Ukwu, ekpebiri m iziga ya.
29 Achọpụtara m na e boro ya ebubo banyere okwu ndị metụtara Iwu ha,+ ma ọ dịghị otu ihe nke kwesịrị ọnwụ ma ọ bụ agbụ nke e boro ya ebubo ya.+
25 Ma achọpụtara m na o meghị ihe ọ bụla nke kwesịrị ọnwụ.+ Ya mere, mgbe nwoke a kpọkuru+ Onye Ukwu, ekpebiri m iziga ya.