Ọrụ Ndịozi 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otú ọ dị, nwa nwanne nwaanyị Pọl nụrụ na ha chechiri ya,+ o wee bịa ma banye n’ogige ndị agha ma kọọrọ ya Pọl. Ọrụ Ndịozi 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 na-arịọ ka o gosi ha ihu ọma bụ́ nke ga-emegide nwoke ahụ, ya bụ, ka o zie ka a kpọọ ya ka ọ bịa Jeruselem, ebe ọ bụ na ha chechiri ya echechi+ ka ha wee gbuo ya n’okporo ụzọ.
16 Otú ọ dị, nwa nwanne nwaanyị Pọl nụrụ na ha chechiri ya,+ o wee bịa ma banye n’ogige ndị agha ma kọọrọ ya Pọl.
3 na-arịọ ka o gosi ha ihu ọma bụ́ nke ga-emegide nwoke ahụ, ya bụ, ka o zie ka a kpọọ ya ka ọ bịa Jeruselem, ebe ọ bụ na ha chechiri ya echechi+ ka ha wee gbuo ya n’okporo ụzọ.