Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 37:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 Onye ajọ omume na-echebiri onye ezi omume,+

      Na-achọkwa igbu ya.+

  • Ilu 1:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 N’ihi na ụkwụ ha na-agbaga naanị n’ihe ọjọọ,+ ọ na-adịkwa ha ngwa ngwa ịwụfu ọbara.+

  • Ọrụ Ndịozi 9:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Ma mgbe ọtụtụ ụbọchị gafere, ndị Juu gbara izu igbu ya.+

  • Ọrụ Ndịozi 14:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Mgbe ndị mba ọzọ na ndị Juu, tinyere ndị na-achị ha, gbara ajọ mbọ imenye ha ihere na ịtụ ha nkume,+

  • Ọrụ Ndịozi 23:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Nke ka nke, ekwela ka ha mee ka i kwere, n’ihi na ihe karịrị ndị ikom iri anọ n’ime ha na-echechi ya,+ ha ejiriwokwa ịṅụ iyi jikọta onwe ha na ha agaghị eri ihe ma ọ bụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ ruo mgbe ha gburu ya;+ ha dịkwa njikere ugbu a, na-echere ka i kwe ha nkwa.”

  • 2 Ndị Kọrịnt 11:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 anọ m na njem ugboro ugboro, anọ m n’ihe ize ndụ n’osimiri, n’ihe ize ndụ n’aka ndị na-apụnara mmadụ ihe n’okporo ụzọ,+ n’ihe ize ndụ n’aka ndị agbụrụ m,+ n’ihe ize ndụ n’aka ndị mba ọzọ,+ n’ihe ize ndụ n’obodo ukwu,+ n’ihe ize ndụ n’ala ịkpa, n’ihe ize ndụ n’oké osimiri, n’ihe ize ndụ n’etiti ụmụnna ụgha,

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya