Ọrụ Ndịozi 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ọ nọrọ ọnwa atọ n’ebe ahụ, o kpebiri isi na Masedonia laghachi, n’ihi na ndị Juu kpaara ya nkata+ mgbe ọ nọ na-achọ iso ụgbọ mmiri gawa Siria. Ọrụ Ndịozi 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma mgbe chi bọrọ, ndị Juu gbara izu ọjọọ,+ ṅụọkwa iyi,+ kwuo na ha agaghị eri ihe ma ọ bụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ ruo mgbe ha gburu Pọl.+ 2 Ndị Kọrịnt 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Hà bụ ndị ozi Kraịst? Ana m aza dị ka onye ara, mụ onwe m bụkwa n’ụzọ pụtara ìhè karị:+ ana m adọgbu onwe m n’ọrụ nke ukwuu karị,+ anọrọ m n’ụlọ mkpọrọ ọtụtụ ugboro karị,+ e tiri m ihe gabiga ókè, anọrọ m n’ọnụ ọnwụ ugboro ugboro.+
3 Mgbe ọ nọrọ ọnwa atọ n’ebe ahụ, o kpebiri isi na Masedonia laghachi, n’ihi na ndị Juu kpaara ya nkata+ mgbe ọ nọ na-achọ iso ụgbọ mmiri gawa Siria.
12 Ma mgbe chi bọrọ, ndị Juu gbara izu ọjọọ,+ ṅụọkwa iyi,+ kwuo na ha agaghị eri ihe ma ọ bụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ ruo mgbe ha gburu Pọl.+
23 Hà bụ ndị ozi Kraịst? Ana m aza dị ka onye ara, mụ onwe m bụkwa n’ụzọ pụtara ìhè karị:+ ana m adọgbu onwe m n’ọrụ nke ukwuu karị,+ anọrọ m n’ụlọ mkpọrọ ọtụtụ ugboro karị,+ e tiri m ihe gabiga ókè, anọrọ m n’ọnụ ọnwụ ugboro ugboro.+