1 Pita 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na “anụ ahụ́ niile dị ka ahịhịa, ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa;+ ahịhịa ya na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,+ 1 Jọn 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 n’ihi na ihe niile dị n’ụwa,+ ya bụ, ọchịchọ nke anụ ahụ́+ na ọchịchọ nke anya+ na oké ngosi nke ihe mmadụ ji ebi ndụ,+ esighị n’ebe Nna anyị nọ, kama o si n’ụwa.+
24 N’ihi na “anụ ahụ́ niile dị ka ahịhịa, ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa;+ ahịhịa ya na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,+
16 n’ihi na ihe niile dị n’ụwa,+ ya bụ, ọchịchọ nke anụ ahụ́+ na ọchịchọ nke anya+ na oké ngosi nke ihe mmadụ ji ebi ndụ,+ esighị n’ebe Nna anyị nọ, kama o si n’ụwa.+