Ilu 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ihe a na-achọsi ike n’ime mmadụ bụ obiọma* ya;+ onye dara ogbenye kakwa onye ụgha mma.+ Ọrụ Ndịozi 28:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ikpeazụ, mgbe anyị banyere Rom, e kwere ka Pọl nọrọ+ naanị ya, ya na onye agha na-eche ya nche.