Matiu 27:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ndị isi nchụàjà na ndị okenye kpaliri ìgwè mmadụ ahụ ikwu ka a hapụrụ ha Barabas,+ ma ka e gbuo Jizọs. Luk 23:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ha na ìgwè mmadụ ahụ dum tiri mkpu, sị: “Kpọrọ onye a pụọ,+ ma hapụrụ anyị Barabas!”+
20 Ma ndị isi nchụàjà na ndị okenye kpaliri ìgwè mmadụ ahụ ikwu ka a hapụrụ ha Barabas,+ ma ka e gbuo Jizọs.