Matiu 27:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ndị isi nchụàjà na ndị okenye kpaliri ìgwè mmadụ ahụ ikwu ka a hapụrụ ha Barabas,+ ma ka e gbuo Jizọs. Mak 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị isi nchụàjà ahụ kpasuru ìgwè mmadụ ahụ ime aghara ka o wee hapụrụ ha Barabas, kama ịhapụ Jizọs.+ Jọn 18:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ha wee tie mkpu ọzọ, sị: “Ọ bụghị nwoke a, kama ọ bụ Barabas!” Barabas bụ onye na-apụnara mmadụ ihe.+
20 Ma ndị isi nchụàjà na ndị okenye kpaliri ìgwè mmadụ ahụ ikwu ka a hapụrụ ha Barabas,+ ma ka e gbuo Jizọs.
11 Ma ndị isi nchụàjà ahụ kpasuru ìgwè mmadụ ahụ ime aghara ka o wee hapụrụ ha Barabas, kama ịhapụ Jizọs.+
40 Ha wee tie mkpu ọzọ, sị: “Ọ bụghị nwoke a, kama ọ bụ Barabas!” Barabas bụ onye na-apụnara mmadụ ihe.+