Matiu 27:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ndị isi nchụàjà na ndị okenye kpaliri ìgwè mmadụ ahụ ikwu ka a hapụrụ ha Barabas,+ ma ka e gbuo Jizọs. Ọrụ Ndịozi 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ee, unu gọnahụrụ onye nsọ na onye ezi omume ahụ,+ unu rịọkwara ka a hapụrụ unu otu nwoke, bụ́ ogbu ọchụ,+ n’emeghị ya ihe ọ bụla,
20 Ma ndị isi nchụàjà na ndị okenye kpaliri ìgwè mmadụ ahụ ikwu ka a hapụrụ ha Barabas,+ ma ka e gbuo Jizọs.
14 Ee, unu gọnahụrụ onye nsọ na onye ezi omume ahụ,+ unu rịọkwara ka a hapụrụ unu otu nwoke, bụ́ ogbu ọchụ,+ n’emeghị ya ihe ọ bụla,