Luk 23:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ha na ìgwè mmadụ ahụ dum tiri mkpu, sị: “Kpọrọ onye a pụọ,+ ma hapụrụ anyị Barabas!”+ Jọn 18:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ha wee tie mkpu ọzọ, sị: “Ọ bụghị nwoke a, kama ọ bụ Barabas!” Barabas bụ onye na-apụnara mmadụ ihe.+ Ọrụ Ndịozi 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ee, unu gọnahụrụ onye nsọ na onye ezi omume ahụ,+ unu rịọkwara ka a hapụrụ unu otu nwoke, bụ́ ogbu ọchụ,+ n’emeghị ya ihe ọ bụla,
40 Ha wee tie mkpu ọzọ, sị: “Ọ bụghị nwoke a, kama ọ bụ Barabas!” Barabas bụ onye na-apụnara mmadụ ihe.+
14 Ee, unu gọnahụrụ onye nsọ na onye ezi omume ahụ,+ unu rịọkwara ka a hapụrụ unu otu nwoke, bụ́ ogbu ọchụ,+ n’emeghị ya ihe ọ bụla,