Ọrụ Ndịozi 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma n’obodo ahụ, e nwere otu nwoke aha ya bụ Saịmọn, bụ́ onye nọ na-eme anwansi+ tupu oge a, na-emekwa ihe na-eju obodo Sameria anya, na-ekwu na ya onwe ya bụ nnukwu mmadụ.+
9 Ma n’obodo ahụ, e nwere otu nwoke aha ya bụ Saịmọn, bụ́ onye nọ na-eme anwansi+ tupu oge a, na-emekwa ihe na-eju obodo Sameria anya, na-ekwu na ya onwe ya bụ nnukwu mmadụ.+